WAEC offline past questions - with all answers and explanations in one app - Download for free
Post UTME Past Questions Agent

Igbo Past Questions

Clear Selections
Change Subject Post a Question Check Syllabus Study My Bookmarks Past Questions Videos Watch Video Lessons Download App

Post UTME Past Questions Agent
WAEC offline past questions - with all answers and explanations in one app - Download for free
WAEC and NECO CBT App for Mobile Devices - Candidates, Schools, Centres, Resellers - 100% Offline -Download Now
211

Read the passage below and answer the questions.
Ụbọchị ụfọdụ n'ime ndụ mmadụ nwere ike gbanwee ndụ ya kpamkpam. Nke a mere nʼụbọchị Adaeze gara ụlọ akwụkwọ n'isi
ututu, ọ chotara obere nwa na-ebe akwa n'akuku osisi ukwu. Ọ juru anya, n'ihi na e nweghị onye dị nso. O wee kpọọ ndị uwe ojii,
ha kpọrọ nwa ahụ gaa ụlọ ụmụaka.
Mgbe e mesiri, a choputara na nwa ahu bu nwa nne ya nwuru n'ihe mberede, ebe nna ya gbahapuru ya. Adaeze bidoro ileta nwa
ahụ mgbe niile, na-eweta ya uwe na nri. Mgbe ọ gbasịrị ụlọ akwụkwọ mahadum, ọ ri̱ọrọ ụlọ ụmụaka ka ha nye ya nwa ahụ ka ọ
lekọta ya.
Adaeze mechara were nwa ahụ dị ka nwa ya, wee kuziere ya ihe nile o kwesiri ima. Ọ mechara buru dokita n'obodo ha. N'ezie,
otu ihe e mere n'amaghị ama nwere ike bute ọgaranya nʼọdịnihu.

Kedu ihe Adaeze hụrụ nʼụtụtụ?

  • A. Ego
  • B. Nwa na-ebe akwa
  • C. Ụmụ akwụkwọ na-agba ọsọ
  • D. Ụlọ dara ada
View Answer & Discuss JAMB 2025

Read the passage below and answer the questions.
Ụbọchị ụfọdụ n'ime ndụ mmadụ nwere ike gbanwee ndụ ya kpamkpam. Nke a mere nʼụbọchị Adaeze gara ụlọ akwụkwọ n'isi
ututu, ọ chotara obere nwa na-ebe akwa n'akuku osisi ukwu. Ọ juru anya, n'ihi na e nweghị onye dị nso. O wee kpọọ ndị uwe ojii,
ha kpọrọ nwa ahụ gaa ụlọ ụmụaka.
Mgbe e mesiri, a choputara na nwa ahu bu nwa nne ya nwuru n'ihe mberede, ebe nna ya gbahapuru ya. Adaeze bidoro ileta nwa
ahụ mgbe niile, na-eweta ya uwe na nri. Mgbe ọ gbasịrị ụlọ akwụkwọ mahadum, ọ ri̱ọrọ ụlọ ụmụaka ka ha nye ya nwa ahụ ka ọ
lekọta ya.
Adaeze mechara were nwa ahụ dị ka nwa ya, wee kuziere ya ihe nile o kwesiri ima. Ọ mechara buru dokita n'obodo ha. N'ezie,
otu ihe e mere n'amaghị ama nwere ike bute ọgaranya nʼọdịnihu.

212

Ònye kwadoro Adaeze n'ime akuko a?

  • A. Nna ya
  • B. Ndị uwe ojii
  • C. Onye nkuzi ya
  • D. Nwanne ya nwoke
View Answer & Discuss JAMB 2025
213

Ginị mere nne na nna nwa ahụ?

  • A. Ha zitere nwa ha nʼụlọ akwụkwọ
  • B. Ha kwagara obodo ọzọ
  • C. Ha gbara alukwaghịm
  • D. Nne ya nwụrụ, nna ya gbapurụ
View Answer & Discuss JAMB 2025
Post UTME Past Questions Agent
WAEC Past Questions, Objective & Theory, Study 100% offline, Download app now - 127076
WAEC and NECO CBT Software for Computers and Laptops - Candidates, Schools, Centres, Resellers - 100% Offline -Download Now
214

Gịnị mere Adaeze ji ri̱ọ ụlọ ụmụaka?

  • A. Ka ha were nwa ahụ pụo
  • B. Ka o nwee ike lekota nwa ahụ
  • C. Ka e mee ya odeakwụkwọ
  • D. Ka ha kwụọ ya ụgwọ
View Answer & Discuss JAMB 2025
215

Kedu isiokwu a na-akuziri nʼakụkọ a?

  • A. Įma mma
  • B. Obi ebere na inye aka
  • C. Ųjọ na egwu
  • D. Ọrụ ugbo
View Answer & Discuss JAMB 2025
Start a Free Practice Test
 
Post-UTME Past Questions - Original materials are available here - Download PDF for your school of choice + 1 year SMS alerts