Post-UTME Past Questions - Original materials are available here - Download PDF for your school of choice + 1 year SMS alerts
WAEC Past Questions, Objective & Theory, Study 100% offline, Download app now - 127076

Igbo 2024 JAMB Past Questions

Clear Selections
Change Subject Post a Question Check Syllabus Study My Bookmarks Past Questions Videos Watch Video Lessons Download App

WAEC offline past questions - with all answers and explanations in one app - Download for free
WAEC and NECO CBT App for Mobile Devices - Candidates, Schools, Centres, Resellers - 100% Offline -Download Now
Post UTME Past Questions Agent

MKPARITAUKA

Adaugo: Nne nwanne m, anya gi.

Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo.

Adaugo: Kedu kwanu? Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umunne gi?

Adaugo: Ha dikw mma. O bu ihe isiike di ugbu a

Nnedi: Site n'ike Chukwu, o ga-adicha mma.

Adaugo: Nne. Inukwara ka okwe ule second taam siri gbaa.

Nnedi: Ada o di egwu! anuru m ya.

Adaugo: Uchechi na-agbabu onye nke ise ge gbaziiri onye nke mbu.

Nnedi: Ee. Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu.

Adaugo: Kedukwanụ maka Chika na-agbabu onye nke mbu?

Nnedi: Ọ gbaziiri onye nke ato.

Adaugo: Uloma na-agbabu onye nke abuo, o gbara onye nke ole?

Nnedi: Uloma gbaziiri onye nke ano.

Adaugo: Nne. mmadu kwesiri igusi akwukwo ya ike.

Adaugo: O bukwa ihe anyi ga-eme.

Adaugo: Onyenkuzi anyị zuo "Igbo for Learners" nke ato.

Nnedi: Ego ole ka a na-ere ya? Adaugo: Nari naira ano.

Nnedi: Nna m nyere m nari naira ise maka ya.

Adaugo: M ga-azu echi. Ka e mesja.

6

Zaa ajuju a

Onye nke ole ka Chika gbaziiri ugbu a? Onye nke

  • A. ise
  • B. ano
  • C. abuo
  • D. ato
View Answer & Discuss JAMB 2024
7

Zaa ajuju a

Kedu onye si zuo "Igbo for Learners"?

  • A. Onyeisiuloakwụkwọ ha
  • B. Enyi ha
  • C. Nne ha
  • D. Onyenkuzi ha
View Answer & Discuss JAMB 2024
8

​​​​​​Zaa ajuju a

Ego ole ka a na-ere akwụkwọ a? Nari naira

  • A. abụọ
  • B. anọ
  • C. atọ
  • D. ise
View Answer & Discuss JAMB 2024
Post UTME Past Questions Agent
WAEC and NECO CBT App for Mobile Devices - Candidates, Schools, Centres, Resellers - 100% Offline -Download Now
WAEC Past Questions, Objective & Theory, Study 100% offline, Download app now - 127076
9

Zaa ajuju a

Onye ka nna ya nyere ego zuo akwụkwọ a?​​​​​​​

  • A. Adaugo
  • B. Nnedi
  • C. Chika
  • D. Uchechi
View Answer & Discuss JAMB 2024
10

Zaa ajuju a

Ego ole ka nna ya nyere ya zuo akwụkwọ a? Nari naira

  • A. Ise
  • B. Asaa
  • C. Ano
  • D. Isii
View Answer & Discuss JAMB 2024
Start a Free Practice Test