WAEC offline past questions - with all answers and explanations in one app - Download for free
Post UTME Past Questions Agent

Igbo 2024 JAMB Past Questions

Clear Selections
Change Subject Post a Question Check Syllabus Study My Bookmarks Past Questions Videos Watch Video Lessons Download App

WAEC Past Questions, Objective & Theory, Study 100% offline, Download app now - 127076
WAEC and NECO CBT App for Mobile Devices - Candidates, Schools, Centres, Resellers - 100% Offline -Download Now
Post-UTME Past Questions - Original materials are available here - Download PDF for your school of choice + 1 year SMS alerts

MKPARITAUKA

Adaugo: Nne nwanne m, anya gi.

Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo.

Adaugo: Kedu kwanu? Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umunne gi?

Adaugo: Ha dikw mma. O bu ihe isiike di ugbu a

Nnedi: Site n'ike Chukwu, o ga-adicha mma.

Adaugo: Nne. Inukwara ka okwe ule second taam siri gbaa.

Nnedi: Ada o di egwu! anuru m ya.

Adaugo: Uchechi na-agbabu onye nke ise ge gbaziiri onye nke mbu.

Nnedi: Ee. Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu.

Adaugo: Kedukwanụ maka Chika na-agbabu onye nke mbu?

Nnedi: Ọ gbaziiri onye nke ato.

Adaugo: Uloma na-agbabu onye nke abuo, o gbara onye nke ole?

Nnedi: Uloma gbaziiri onye nke ano.

Adaugo: Nne. mmadu kwesiri igusi akwukwo ya ike.

Adaugo: O bukwa ihe anyi ga-eme.

Adaugo: Onyenkuzi anyị zuo "Igbo for Learners" nke ato.

Nnedi: Ego ole ka a na-ere ya? Adaugo: Nari naira ano.

Nnedi: Nna m nyere m nari naira ise maka ya.

Adaugo: M ga-azu echi. Ka e mesja.

1

Zaa ajuju a

Mkparitaụka a, o di n'etiti mmadụ ole?

  • A. Ato
  • B. Abụọ
  • C. Anọ
  • D. Ise
View Answer & Discuss JAMB 2024
2

Zaa ajuju a

Ndi kparitara uka a bụ

  • A. Nnedi na Uchechi
  • B. Adaugo na Nnedi
  • C. Adaugo na Uchechi
  • D. Chika na Nnedi
View Answer & Discuss JAMB 2024
3

Zaa ajuju a  

Kedu onye gbara onye nke mbụ n'ule sekond taam?

  • A. Nnedi
  • B. Chika
  • C. Adaugo
  • D. Uchechi
View Answer & Discuss JAMB 2024
WAEC and NECO CBT App for Mobile Devices - Candidates, Schools, Centres, Resellers - 100% Offline -Download Now
Post-UTME Past Questions - Original materials are available here - Download PDF for your school of choice + 1 year SMS alerts
Post UTME Past Questions Agent
4

Zaa ajuju a

Onye nke ole ka Uchechi na-agbabu? Onye nke​​​​​​​

  • A. isii
  • B. ato
  • C. ise
  • D. ano
View Answer & Discuss JAMB 2024
5

Zaa ajuju a

Gịnị mere Uchechi ji gbaa onye nke mbụ?

  • A. maara akwụkwọ
  • B. gụrụ akwụkwọ nke ukwuu.
  • C. nwere
  • D. maghị akwụkwọ
View Answer & Discuss JAMB 2024
Start a Free Practice Test
 
WAEC Past Questions, Objective & Theory, Study 100% offline, Download app now - 127076
WAEC offline past questions - with all answers and explanations in one app - Download for free
WAEC and NECO CBT Software for Computers and Laptops - Candidates, Schools, Centres, Resellers - 100% Offline -Download Now
Post-UTME Past Questions - Original materials are available here - Download PDF for your school of choice + 1 year SMS alerts