Post-UTME Past Questions - Original materials are available here - Download PDF for your school of choice + 1 year SMS alerts
WAEC offline past questions - with all answers and explanations in one app - Download for free

Igbo 2020 JAMB Past Questions

Clear Selections
Change Subject Post a Question Check Syllabus Study My Bookmarks Past Questions Videos Watch Video Lessons Download App

WAEC and NECO CBT Software for Computers and Laptops - Candidates, Schools, Centres, Resellers - 100% Offline -Download Now
WAEC offline past questions - with all answers and explanations in one app - Download for free
WAEC Past Questions, Objective & Theory, Study 100% offline, Download app now - 127076

COMPREHENSION

Tunde: Aa! Aminu, ị bọọla chị?

Aminu: Ech! Tunde, ị bọọla chị. Kedụ ebe ị na-ajẹ?

Tunde: A na m jẹ Ọwere. Anyị nwere nzukọ n'Aladịmma. Gị kwanụ?

Aminu: Ana m ejẹ Enugu. Ana m ejẹ ịzụ ahịa n'Ụwanị. Kedụ ụgbọ ị ji ejẹ?

Tunde: Agam ejị ụgbọelu. Gị kwanụ?

Aminu: Aga m ejị ụgbọọlọkọ. Anyị ga-agbafẹ ọtụtụ ọbọdọ dịka Minna, Kaduna, Kafanchan, Makurdi wee ruo Enugu.

Tunde: Kedụ ụbọchị ị ga-alọghachị?

Aminu: Aga m alọghachị n'abalị atọ na-abịanụ, ya bụ ụbọchị ahịa nkwọ. Gị kwanụ?

Tunde: Aga m alọghachị n'ụbọchị ahịa eke. Izụtala tiketi?

Aminu: Ech. Akwụrụ m ọtụ narị naira. Gị kwanụ?

Tunde: Ee. Akwụrụ m narị naira abụọ.

1

Zaa ajụjụ a

Kedụ ụgbọ Tunde ji eme njem ya?

  • A. Ụgbọelu
  • B. Ụgbọala
  • C. Anyịnyịagwẹ
  • D. Ụgbọmmiri
View Answer & Discuss JAMB 2020
2

Zaa ajụjụ a

Kedu ụgbọ Aminu ji eme njem ya?

  • A. Ụgbọamara
  • B. Ụgbọelu
  • C. Ụgbọọlọkọ
  • D. Ụgbọala
View Answer & Discuss JAMB 2020
3

Zaa ajụjụ a

Ego ọle ka Tunde kwụrụ?

  • A. Narị naira abụọ
  • B. Narị naira anọ
  • C. Narị naira atọ
  • D. Ọtụ narị naira
View Answer & Discuss JAMB 2020
WAEC and NECO CBT App for Mobile Devices - Candidates, Schools, Centres, Resellers - 100% Offline -Download Now
Post UTME Past Questions Agent
WAEC Past Questions, Objective & Theory, Study 100% offline, Download app now - 127076
4

Zaa ajụjụ a

Ego ọle ka Aminu kwụrụ. Narị naira

  • A. ise
  • B. abụọ
  • C. atọ
  • D. anọ
View Answer & Discuss JAMB 2020
5

Zaa ajụjụ a

Họpụta ọbọdọ a kpọghị aha na mkparịtaụka a

  • A. Minna
  • B. Kaduna
  • C. Lagos
  • D. Enugu
View Answer & Discuss JAMB 2020
Start a Free Practice Test