AGUCHAAZAA
Adiele bụ onye e jiri ọrụụgbọ mara. O bụ onye Akaeze. Akaeze nọ n'ọkpụrụ ọchịchị ime obodo Ọgbụọ na Abị steeti. Ọ lụrụ nwanyị abụọ. Aha nwụnye ya nke mbụ bụ Nneamaka ebe nwụnye ya nke abụọ bụ Akuọma. Nneamaka bụ nọọsụ. Ọ mụtaara Adiele ụmụ anọ nwoke atọ na otụ nwaanyị. Akuọma enweghị ihe ọ na-arụ. Ọ mụtaara ụmụ nwạanyị abụọ. Aha ụmụ Nneamaka bụ: Chikere, Ụzọma, Ụgọnna na Ngọzi. Akuọma-na-eso di ha aga ọrụụgbọ. Ọ na-akọpụta akpụ, ọna, ede na akwụkwọ nri dị iche iche.
Zaa ajụjụ a.
Gịnị bụ akaọrụ Adiele?
What is Adiele's occupation? Ọrụụgbọ. Adiele is a farmer.
Contributions ({{ comment_count }})
Please wait...
Modal title
Report
Block User
{{ feedback_modal_data.title }}