MKPARITAUKA

Adaugo: Nne nwanne m, anya gi.

Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo.

Adaugo: Kedu kwanu? Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umunne gi?

Adaugo: Ha dikw mma. O bu ihe isiike di ugbu a

Nnedi: Site n'ike Chukwu, o ga-adicha mma.

Adaugo: Nne. Inukwara ka okwe ule second taam siri gbaa.

Nnedi: Ada o di egwu! anuru m ya.

Adaugo: Uchechi na-agbabu onye nke ise ge gbaziiri onye nke mbu.

Nnedi: Ee. Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu.

Adaugo: Kedukwanụ maka Chika na-agbabu onye nke mbu?

Nnedi: Ọ gbaziiri onye nke ato.

Adaugo: Uloma na-agbabu onye nke abuo, o gbara onye nke ole?

Nnedi: Uloma gbaziiri onye nke ano.

Adaugo: Nne. mmadu kwesiri igusi akwukwo ya ike.

Adaugo: O bukwa ihe anyi ga-eme.

Adaugo: Onyenkuzi anyị zuo "Igbo for Learners" nke ato.

Nnedi: Ego ole ka a na-ere ya? Adaugo: Nari naira ano.

Nnedi: Nna m nyere m nari naira ise maka ya.

Adaugo: M ga-azu echi. Ka e mesja.

Zaa ajuju a

Gịnị mere Uchechi ji gbaa onye nke mbụ?

a

maara akwụkwọ

b

gụrụ akwụkwọ nke ukwuu.

c

nwere

d

maghị akwụkwọ

Download Offline App Ask a Question

Explanation

Correct Option
b

Video Explanation

No video available

Post your Contribution

Post your Contribution

Discussions (0)

No comments yet

Be the first to comment

Quick Questions

Ask a Question
AF

adebayo46171

10th July, 2026

Agricultural Science


3 comments
IA

imranadekunle25

12th July, 2026


2 comments
WA

Wizzyking852222

12th July, 2026

English Language


5 comments